Psalms 38:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova, abalaram nba n'iwe-Gi: Adọ-kwa-lam aka na nti n'ọnuma-Gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Biko, Onyenwe anyị, abarala m mba nʼiwe, maọbụ taa m ahụhụ mgbe iwe gị dị ọkụ.