Psalms 38:10 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Obim nēti ike ike, ikem esiwo nimem la: Ìhè nke anyam abua kwa, ọbuná ìhè nke anyam ahu adighi n'arum.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Obi na-alọ m mmiri, ike na-agwụkwa m, ìhè esitekwala nʼanya m pụọ.