Psalms 38:20 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ndi ahu kwa nke nākwughachi ihe ọjọ n'ọnọdu ezi ihe Nēmegidem, n'ihi na anamab͕aso ezi ihe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị na-eji ihe ọjọọ akwụghachi m ezi ihe, na-ebo ebubo megide m nʼagbanyeghị na m na-achọ ime naanị ezi ihe.