Psalms 38:7 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
N'ihi na úkwùm juputara na nruru-ọku; Ọ dighi kwa izu-okè ọ bula di n'anu-arum.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Azụ na-egbu m mgbu nke ukwuu ahụ adịghịkwa m.