Psalms 39:3 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Obim di ọku nimem; Mb͕e m'nātughari uche ọku rebere: M'we were irem kwue okwu:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Obi m kporo ọkụ nʼime m, ma mgbe m na-atụgharị ihe ndị a nʼuche, ọkụ ahụ nọ na-ere; mgbe ahụ ekwuru m okwu sị: