Psalms 39:8 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Naputam n'aka njehiem nile: Emelam ka m'buru ihe-ita-uta nke onye-nzuzu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Zọpụta m site na mmehie m niile; ekwela ka m bụrụ ihe ọchị nye ndị nzuzu.