Psalms 4:7 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
I tiyewo ọṅù n'obim, Kari nke ha nwere na mb͕e ọka-ha na manya-vine ọhu ha ji aba uba.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Were ọṅụ mejupụta obi m karịa mgbe mkpụrụ ubi, ya na mmanya ọhụrụ ha bara ụba nke ukwuu.
Recommended Reading