Psalms 40:9 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ezisawom ozi ọma nke ezi omume nime nkpọkọta-Gi bara uba; Le, adighm-eb͕ochi eb͕ub͕ere-ọnum abua, Jehova, Gi onwe-gi amawo.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ana m anọ nʼetiti ọgbakọ ukwuu na-ekwusa ihe ziri ezi; dịka ị maara, o Onyenwe anyị, anaghị m emechi ọnụ m.