Psalms 43:2 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
N'ihi na Gi onwe-gi bu Chineke Nke bu ebem siri ike; n'ìhi gini ka I juworom aju? N'ihi gini ka m'nējeghari nēyi uwe-nkpe nime nmeb͕u onye-iro?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ị bụ Chineke, ebe m e wusiri ike. Gịnị mere i ji jụ m? Gịnị mere m ga-eji na-ejegharị nʼiru ụjụ, nʼihi mmegbu nke onye iro?