Psalms 43:3 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ziputa ìhè-Gi na ezi-okwu-Gi; ka ha onwe-ha nēdum: Ka ha me ka m'biarue ugwu nsọ Gi, Biaru kwa ebe-obibi-Gi nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Zipụ ìhè gị na eziokwu gị, ka ha duo m; ka ha kpọbata m nʼugwu nsọ gị, bụ ebe i bi.