Psalms 44:25 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
N'ihi na nkpuru-obi-ayi erudawo n'ala rue ájá: Afọ-ayi araparawo n'ala.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
E tidala anyị nʼala, nʼuzuzu, ahụ anyị rapara nʼaja