Psalms 44:4 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Gi onwe-gi bu Ezem, Chineke: Nye nzọputa nile nke Jekob iwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ị bụ eze m na Chineke m, onye na-ekpebi na Jekọb aghaghị inwe mmeri.
Recommended Reading