Psalms 45:16 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Umu-gi gānọchi anya nna-gi-hà, I gēdo ha ndi-isi n'uwa nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụmụ gị ndị ikom ga-anọchi anya nna nna gị; ị ga-eme ka ha bụrụ ndịisi nʼala ahụ niile.