Psalms 48:8 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Dika ayi nuworo, otú a ka ayi huworo N'obodo Jehova nke usu nile nke ndi-agha, n'obodo Chineke-ayi: Chineke gēme ka o guzosie ike rue mb͕e ebighi-ebi. Selah
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Dịka anyị nụrụ, otu a ka anyị hụrụ, nʼime obodo Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, nʼime obodo Chineke anyị: Chineke na-eme ka o guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.