Psalms 49:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Nurunu nka, ndi nile di iche iche; Ṅanu nti, ndi nile bi n'uwa nka:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nụrụnụ nke a, unu mmadụ niile! Geenụ ntị, unu ndị niile bi nʼụwa,