Psalms 49:3 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Ọnum gēkwu okwu amam-ihe nile; Ntughari-uche nke obim gābu kwa nghọta nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Aga m ekwu okwu amamihe, ihe sị nʼobi m ga-enye nghọta.
Recommended Reading