Psalms 49:9 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ka o we digide ndu rue mb͕e ebighi-ebi, Ghara ihu nbibi anya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
nke ga-eme ka mmadụ dịrị ndụ ruo ebighị ebi, ma hapụ ịnwụ.