Psalms 50:14 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Chuara Chineke ekele dika àjà; Kwughachi kwa Onye kachasi ihe nile elu nkwa nile i kwere:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Chụọrọ Chineke aja ekele, mezuo nkwa i kwere Onye kachasị ihe niile elu,