Psalms 50:2 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Site na Zaion, bú ebe mazuru nma, Ka Chineke nwuputaworo ka ìhè.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Chineke na-enwupụta dịka ìhè, site na Zayọn, nke zuruoke nʼime ịma mma.