Psalms 51:2 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Sucham nke-ọma dika ákwà ka ajọ omumem pua nimem, Me kwa ka m'si na nmehiem di ọcha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Sachapụ mmehie m niile, ma mee m ka m dị ọcha.