Psalms 51:3 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
N'ihi na mu onwem mara njehiem nile: Nmehiem di kwa n'irum mb͕e nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na amaara m njehie m niile, mmehie m dịkwa nʼihu m mgbe niile.