Psalms 52:4 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
I huwo okwu nile nēloda eloda n'anya, Gi ire aghughọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O onye ire aghụghọ! Ị hụrụ okwu ọbụla nke na-emegide mmadụ nʼanya.