Psalms 52:9 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
M'gēkele Gi rue mb͕e ebighi-ebi, n'ihi na I meworo ya: M'gēle kwa anya aha-Gi, n'ihi na ọ di nma, niru ndi-ebere-Gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Aga m eto gị ruo mgbe niile ebighị ebi nʼihi ihe i mere; aga m eto gị nʼihu ndị gị dị nsọ. Olileanya m ga-adị nʼime aha gị, nʼihi na aha gị dị mma.