Psalms 53:4 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ndi nālu ajọ ihe, hà amaghi ihe? Bú ndi riworo nri site n'iri ndim, Ma ha akpọkughi Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị niile na-eme ajọ ihe, ha amaghị ihe? Ha na-eripịa ndị m dịka mmadụ si eri nri, ha adịghị akpọkukwa Chineke.