Psalms 55:12 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
N'ihi na ọ bughi onye-iro nātam uta; M'gānagide kwa ya: Ọ bughi onye nākpọm asì mere onwe-ya uku megidem; M'gēzonari kwa ya onwem:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
A sị na ọ bụ onye iro ji m eme ihe ọchị, apụrụ m ịnagide ya; a sịkwa na ọ bụ onye iro na-eweli onwe ya megide m, apụrụ m izonarị onwe m site nʼebe ọ nọ.