Psalms 55:18 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọ b͕aputawo nkpuru-obim me ka ọ ba n'udo, ka ha ghara ibiarum nso: N'ihi na ha bara uba, bú ndi mu na ha nālu ọ̀gù.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ na-agbapụta m, mee ka m ghara imerụ ahụ, site nʼagha niile e busoro m, nʼagbanyeghị nʼọtụtụ biliri megide m.