Psalms 55:2 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ṅam nti, zam: Anamalù ulù na ntughari-obim, nāsu kwa oké ude;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ṅaa m ntị, zaakwa m. Echiche m na-esogbu m; ana m asụkwa oke ude