Psalms 56:10 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Nime Chineke ka m'gēto okwu-Ya: Nime Jehova ka m'gēto okwu-Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼime Chineke, onye m na-eto okwu ya, nʼime Onyenwe anyị, onye m na-eto okwu ya,