Psalms 56:13 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
N'ihi na I naputawo nkpuru-obim n'ọnwu: Ì naputaghi ukwum abua na nnuda anēnudam? Ka m'we nējeghari n'iru Chineke N'ihè ndi ndu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ị zọpụtala m site nʼọnwụ, ma napụta ụkwụ m site nʼịsọ ngọngọ, ka m nwee ike jegharịa nʼihu Chineke, nʼìhè nke ndụ.