Psalms 56:5 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ogologo ubọchi nile ka ha nāhighari okwum nile: N'imegidem èchìchè nile ha bu ime ihe ọjọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ogologo ụbọchị niile, ha na-asụgharị okwu m kwuru isi; oge niile ka ha na-atụ atụmatụ imerụ m ahụ.