Psalms 57:2 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
M'gākpọku Chineke Onye kachasi ihe nile elu; M'gākpọku Chineke Onye nēmezurum ihe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Aga m akpọku Chineke nke kachasị ihe niile elu, Chineke na-emezuru m ihe niile na-akpa m mkpa.