Psalms 57:9 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
M'gēkeli gi n'etiti ndi nile di iche iche, Onye-nwe-ayi: M'gābùku Gi abù ọma n'etiti mba nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O Onyenwe anyị, aga m eto gị nʼetiti mba niile; aga m abụ abụ banyere gị nʼetiti ndị niile dị iche iche.