Psalms 59:14 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ha nālaghachi kwa n'anyasi, nāb͕ọ uja dika nkita, Nāga obodo buruburu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼanyasị ha na-alaghachi; na-eme mkpọtụ dịka ụmụ nkịta, mgbe ha na-akpagharị nʼime obodo.