Psalms 59:17 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ikem, Gi ka m'gābùku abù ọma: N'ihi na Chineke bu ulo-elum, bú Chineke nke eberem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O, gị onye bụ ike m, ana m abụku gị abụ otuto; gị, o Chineke, bụ ebe mgbaba m e wusiri ike, Chineke m, onye m na-adabere.