Psalms 59:2 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Naputam n'aka ndi nālu ajọ ihe, Zọputakwam n'aka ndi-ọbara.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Gbapụta m site nʼaka ndị na-eme ajọ ihe, zọpụtakwa m site nʼaka ndị ogbu mmadụ.