Psalms 59:6 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ha nālaghachi n'anyasi, nāb͕ọ uja dika nkita, Nāga obodo buruburu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼanyasị, ha na-alaghachi, na-eme mkpọtụ dịka ụmụ nkịta mgbe ha na-akpagharị nʼime obodo.