Psalms 60:9 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ònye gēdubàm nke-ọma n'obodo ewusiri ike? Ònye duruworom rue Edom?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ga-akpọrọ m gaa nʼobodo e wusiri ike? Onye ga-edu m gaa Edọm?