Psalms 61:3 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
N'ihi na I buworom ebe-nb͕abà, Ulo-elu di ike ipu n'iru onye-iro.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ị bụrịị ebe mgbaba m, na ụlọ ahụ dịkarịrị elu, sie ike imegide onye iro ahụ.