Psalms 62:4 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọ bu nání isi na nbuli-elu-ya nupu ya ka ha b͕aworo ìzù; Okwu-ugha nātọ ha utọ: Ha nēji ọnu-ha agọzi, ma n'ime obi-ha ha nākọcha akọcha. Selah
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha ekpebiela isite nʼọnọdụ ya dị elu kwatuo ya; okwu ụgha na-atọ ha ụtọ. Ha na-eji ọnụ ha na-agọzi, ma nʼime obi ha, ha na-abụ ọnụ.