Psalms 63:10 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Agarara ha nye n'aka mma-agha: Òkè nke nkita-ọhia ka ha gābu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
A ga-eji mma agha laa ha nʼiyi, ha ga-abụkwa nri nye nkịta ọhịa.