Psalms 65:10 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
I nēdè ọ̀b͕à-ala-ubi-ya miri: I nēme ka ebe elu ya nile di lari: I nēji oké miri-ozuzo b͕aze ya; I nāgọzi ihe-opupú-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ị na-eme ka mmiri jupụta nʼala a kọrọ akọ mee ka elu aja a kọrọ akọ dị larịị; ị na-eji mmiri ozuzo eme ka ọ dị nro, na-agọzikwa ihe ndị akụnyere na ya.