Psalms 65:12 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ha nātasa n'ebe-ita-nri niile nke ọzara: Anēji kwa otite-egwú-ọṅù ke ugwu ntà nile n'úkwù.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ala ebe ahịhịa na-epu nʼọzara na-ejupụta nʼahịhịa ndụ, e yikwasịrị ugwu niile obi ụtọ dịka uwe.