Psalms 65:13 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ewerewo igwè ewu na aturu yikwasi ebe-ita-nri nile dika uwe; Anēwere ọka kpuchie ndagwurugwu nile; Ha nēti nkpu ọǹù, e, ha nābù abù.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
E were igwe anụ ụlọ kpuchie nʼelu ala niile ebe ahịhịa dị ndụ puru, ọka kpuchikwara ndagwurugwu niile; ha na-eti mkpu ọṅụ na-abụkwa abụ.