Psalms 65:3 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Okwu nile nke ajọ omume nile dikaririm ike: Njehie nile ayi, Gi onwe-gi gēkpuchi ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe mmehie na-anyịgbu anyị, ị gbaghara anyị njehie anyị niile.