Psalms 65:4 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Ihe nāgara ya nke-ọma, bú onye I nārọputa, Onye I nēme kwa ka ọ biarue nso, Ka o we biri n'ogige-Gi nile: Ka afọ ju ayi n'ezi ihe nke ulo-Gi, Bú ebe nsọ nke ulo uku Gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ngọzị na-adịrị ndị ahụ ị họpụtara, ka ha bịaruo nso, ibi nʼebe obibi gị! E ji ọtụtụ ezi ihe nke ụlọ gị, nke ụlọnsọ ukwuu gị, mee ka afọ ju anyị.