Psalms 65:9 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
I letawo ala, we me ka o juputa n'ihe, I nēme ka ọ nwe àkù ri nne; Miri-iyi Chineke juputara na miri I nēdozi ọka-ha, mb͕e I si otú a dozie ala onwe-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ị na-elekọta ala na-agba ya mmiri; ị na-eme ka ọ bụrụ ala dị mma. Isi iyi Chineke adịghị ata ata, nʼihi inye ndị mmadụ mkpụrụ ubi, nʼihi na ọ bụ otu a ka ị chọrọ ka ọ dịrị.