Psalms 66:19 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
N'ezie Chineke anuwo olum; Ọ ṅawo nti olu ekerem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ma Chineke gere ntị nʼezie, nụrụkwa olu arịrịọ m.