Psalms 66:8 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Gọzienu Chineke-ayi, unu ndi nile di iche iche, Me-kwa-nu ka anu olu otuto-Ya:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Toonu Chineke anyị, unu mmadụ niile, kwere ka a nụ ụda otuto ya;