Psalms 67:6 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ala emewo ihe-ọmume-ya: Chineke, bú Chineke-ayi, gāgọzi ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, ala ga-amịpụta ihe owuwe ubi ya, Chineke, onye bụ Chineke anyị, ga-agọzikwa anyị.