Psalms 67:7 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Chineke gāgọzi ayi; Nsọtu nile nke uwa gātu kwa egwu Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Chineke ga-agọzi anyị, nsọtụ niile nke ụwa ga-atụ egwu ya.